NDI FILIPAI 1:5-6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI FILIPAI 1:5-6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi inyeaka niile unu na-enye, ime ka izisa oziọma na-aga nʼihu ọ bụladị ruo ugbu a. Amaara m nʼezie, na onye ahụ malitere ọrụ ọma nʼime unu, ga-aga nʼihu ịrụzu ya ruo ụbọchị Kraịst Jisọs.
Kesaa
NDI FILIPAI 1 BIUNDI FILIPAI 1:5-6 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi nnwekọ unu nwekọrọ n'izisa ozi ọma site n'ubọchi mbu rue ub͕u a; ebe m'tukwasiworo obim n'otù ihe nka, na Onye malitere ilu ezi ọlu nime unu gāluzu ya rue ubọchi Jisus Kraist
Kesaa
NDI FILIPAI 1 IGBOB