NDI FILIPAI 1:10-11
NDI FILIPAI 1:10-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka unu nwee ike nwapụta ihe nke kachasị mma. Mgbe ahụ, unu ga-adị ọcha nʼenweghị ịta ụta ọbụla maka ụbọchị nke Kraịst. Ebe e mejupụtara unu na mkpụrụ nke ezi omume nke sitere na Jisọs Kraịst iji bulie Chineke elu ma nyekwa ya otuto.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 1