NDI FILIPAI 1:1-2
NDI FILIPAI 1:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Pọl na Timoti, ndị bụ ohu Kraịst Jisọs, Na-edegara unu ndị ụkọchukwu, ndị okenye na ndị nsọ niile nọ nʼụlọ nzukọ Kraịst Jisọs dị nʼobodo Filipai. Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 1NDI FILIPAI 1:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Pọl na Timọti, ndi-orù nke Kraist Jisus, nēdegara ndi nsọ nile nime Kraist Jisus ndi nọ na Filipai akwukwọ, ha na ndi nēlekọta unu anya na ndi nējere unu ozi: Amara diri unu na udo nke si n'aka Chineke, bú Nna-ayi, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist puta.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 1