FAILIMON 1:7
FAILIMON 1:7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ịhụnanya gị na-enye m oke ọṅụ na ịgbaume, ezi nwanna m, nʼihi na emeela ka ndị nsọ nwee ume ọhụrụ site nʼinyeaka gị.
Kesaa
Gụọ FAILIMON 1Ịhụnanya gị na-enye m oke ọṅụ na ịgbaume, ezi nwanna m, nʼihi na emeela ka ndị nsọ nwee ume ọhụrụ site nʼinyeaka gị.