Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 9:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 9:8 IGBOB (Bible Nso)

Moses we si ha, Guzonu; ka m'we nu ihe Jehova gēnye n'iwu bayere unu.

ỌNU-ỌGUGU 9:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mosis zara sị ha, “Cherenụ ka m ga jụta ONYENWE ANYị ihe bụ uche ya banyere mkpa unu.”