Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 8:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 8:8 IGBOB (Bible Nso)

Ka ha were kwa nwa-oke ehi, na onyinye-inata-iru-ọma-ya, bú utu ọka flour agwara manu, nwa-oke-ehi ọzọ ka i gēwere kwa iji chu àjà-nmehie.

ỌNU-ỌGUGU 8:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gwa ha ka ha weta nwa oke ehi na onyinye mkpụrụ ọka, bụ ụtụ ọka a gwara mmanụ. Ha ga-ewetakwa nwa oke ehi ọzọ; ka ọ bụrụ ihe ha ji achụ aja mmehie.