Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 8:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 8:26 IGBOB (Bible Nso)

ma ha gēso umu-nne-ha je ozi n'ulo-ikwū nzute, idebe ihe-ndebe, ma ọ dighi òfùfè ha gēfè. Otú a ka i gēme ndi Livai n'ihe-ndebe-ha.

ỌNU-ỌGUGU 8:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha nwere ike inyere ụmụnne ha aka nʼịrụ ọrụ ha nʼime ụlọ nzute, ma ha onwe ha agaghị arụ ọrụ ahụ. Otu a ka ị ga-esi dozie ọrụ ije ozi nke ndị Livayị.”