Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 8:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 8:2 IGBOB (Bible Nso)

Gwa Eron okwu, si ya, Mb͕e i nēweli oriọna asa ahu, na ncherita-iru nke iru ihe-idọba-oriọna ka oriọna asa ahu gēnye ìhè.

ỌNU-ỌGUGU 8:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gwa Erọn okwu sị ya, ‘Mgbe ọbụla ị mụnyere oriọna asaa nke iheọkụ, ị ga-edozi ha ka ìhè ha na-enwupụta naanị nʼihu iheọkụ ahụ.’ ”