Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 7:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 7:9 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ nyeghi umu Kohat: n'ihi na òfùfè nke ebe nsọ dikwasi ha; n'ubu ka ha nēbu ya.

ỌNU-ỌGUGU 7:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mosis enyeghị ụmụ Kohat ihe ọbụla nʼihi na ọ bụ nʼisi mbụ aka ha ka ha ji ebu ihe nsọ ndị ahụ ha ketara ibu.