Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 7:78 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 7:78 IGBOB (Bible Nso)

N'ubọchi nke-iri-na-abua onye-isi umu Naftali nwere, bú Ahira nwa Inan, wetara ihe-ya nso

ỌNU-ỌGUGU 7:78 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụbọchị nke iri na abụọ, Ahira nwa Enan, onyendu ebo Naftalị nyere onyinye nke ya.