ỌNU-ỌGUGU 7:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 7:12 IGBOB (Bible Nso)
Onye nēweta nso onyinye-ya iji biaru nso n'ubọchi mbu bu Nahshon nwa Aminadab, nke ebo Juda
ỌNU-ỌGUGU 7:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Nashọn nwa Aminadab onye si nʼebo Juda wetara onyinye nke ya nʼụbọchị nke mbụ.