Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 7:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 7:1 IGBOB (Bible Nso)

O rue, n'ubọchi Moses guzosiri ebe-obibi ahu, te ya manu, do ya nsọ, na ihe-ya nile, na ebe-ichu-àjà na ihe-ya nile, mb͕e ọ tesiri ha manu, do ha nsọ

ỌNU-ỌGUGU 7:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Mosis guzobesiri ụlọ nzute ahụ ọtọ, o tere ya mmanụ. Doo ya na ihe niile e ji chọọ ya mma nsọ. O tekwara ebe ịchụ aja mmanụ, doo ya nsọ, ya na ngwongwo ya niile.