Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌNU-ỌGUGU 6:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 6:7 IGBOB (Bible Nso)

Ọ gaghi-emeru onwe-ya bayere nna-ya, ma-ọbu bayere nne-ya, ma-ọbu bayere nwa-nne-ya nwoke, maọbu bayere nwa-nne-ya nwayi, mb͕e ha nwuru; n'ihi na nkewaputa Chineke-ya di n'isi-ya.

ỌNU-ỌGUGU 6:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ọ bụladị na nna ya, maọbụ nne ya, maọbụ nwanne ya nwoke, maọbụ nwanne ya nwanyị anwụọ. Ọ gaghị emerụ onwe ya nʼihi ha, nʼihi na akara ikewapụ onwe ya iche nye Chineke dị ya nʼisi.