Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌNU-ỌGUGU 6:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 6:2 IGBOB (Bible Nso)

Gwa umu Israel okwu, si ha, Nwoke ma-ọbu nwayi, mb͕e ọ gālu oké ọlu n'ikwe nkwa onye-Nazirait, ikewaputara Jehova onwe-ya

ỌNU-ỌGUGU 6:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gwa ndị Izrel sị ha, “Mgbe nwoke maọbụ nwanyị ṅụrụ iyi o ji kpebie ikwe nkwa pụrụ iche nke ikewapụ onwe ya nye ONYENWE ANYị dịka onye Nazirait