Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 5:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 5:6 IGBOB (Bible Nso)

Gwa umu Israel okwu, si, Nwoke ma-ọbu nwayi, mb͕e ha gēme ihe nime nmehie nile nke madu, imekpu ihe-nmekpu megide Jehova, ikpe ewe ma nkpuru-obi ahu

ỌNU-ỌGUGU 5:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Mgbe onye ọbụla, nwoke maọbụ nwanyị, mejọrọ mmadụ ibe ya nʼụzọ ọbụla, si otu a bụrụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYị bụ onye ikpe mara.