Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 5:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 5:22 IGBOB (Bible Nso)

miri a nke nēweta ọbubu-ọnu gābà kwa na ngiri-afọ-gi, ime ka afọ-gi za aza, na ime ka apata-ukwu-gi bua aru: nwayi ahu gāsi kwa, Amen, Amen.

ỌNU-ỌGUGU 5:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka mmiri ilu a, nke na-eweta ọbụbụ ọnụ banye gị nʼahụ ime ka afọ gị koo eko, imekwa ka akpanwa gị daa ada.” “ ‘Nwanyị ahụ ga-aza sị, “Amen, ya dịrị m otu a.”