Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 5:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 5:2 IGBOB (Bible Nso)

Nye umu Israel iwu, ka ha chupu n'ọmuma-ulo-ikwū onye-ekpenta ọ bula na onye ọ bula nwere orùrù, na onye ọ bula ruru árú site na madu nwuru anwu

ỌNU-ỌGUGU 5:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Nye ndị Izrel iwu ka ha site nʼọmụma ụlọ ikwu ha kpọpụ onye ekpenta ọbụla maọbụ onye ihe si nʼahụ na-asọpụta, na ndị merụrụ onwe ha site nʼimetụ onye nwụrụ anwụ aka.