Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 4:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 4:5 IGBOB (Bible Nso)

na nbuli-ije nke ọmuma-ulo-ikwū Eron gābà kwa nime, ya na umu-ya ndikom, ha gākwuda ákwà-nb͕ochi nke ákwà-nkwuchi ahu, were ya kpuchie ib͕e ihe-àmà ahu

ỌNU-ỌGUGU 4:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọmụma ụlọ ikwu ahụ ga-ebili ije ha, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-eburu ụzọ banye nʼụlọ nzute ahụ wetuo akwa mgbochi ahụ, jiri ya kpuchie igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ.