ỌNU-ỌGUGU 4:49 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 4:49 IGBOB (Bible Nso)
N'okwu-ọnu Jehova ka agukọtara ha n'aka Moses, nwoke ọ bula dika ibu-ya si di: bú ndi-ya agukọtara agukọta, dika Jehova nyere Moses iwu.
ỌNU-ỌGUGU 4:49 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka iwu ONYENWE ANYị nyere site nʼaka Mosis si dị, e kenyere onye ọbụla ọrụ ya ma gwa ya ihe o kwesiri ibu. A gụrụ ha ọnụ dịka ONYENWE ANYị nyere Mosis nʼiwu.