ỌNU-ỌGUGU 4:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 4:4 IGBOB (Bible Nso)
Nka bu òfùfè umu Kohat n'ulo-ikwū nzute, bú ebe nsọ kachasi ebe nsọ nile
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 4 IGBOBỌNU-ỌGUGU 4:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nke a bụ ọrụ dịrị ndị Kohat nʼụlọ nzute, ilekọta ihe ndị ahụ kachasị ịdị nsọ.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 4 BIU