Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 4:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 4:31 IGBOB (Bible Nso)

Nka bu kwa ihe-ndebe nke ibu-ha, dika òfùfè-ha nile si di n'ulo-ikwū nzute; ibo nile nke ebe-obibim, na nkpọrọ-ya nile, na ide-ya nile, na ukwu-ya nile

ỌNU-ỌGUGU 4:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ije ozi ha dịka o si metụta ọrụ ụlọ nzute bụ ibu mbudo ụlọ nzute ahụ niile, osisi ntụbichi ya niile, ogidi osisi na ụkwụ ya niile