Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 4:3 IGBOB (Bible Nso)

site n'onye b͕ara orú arọ na iri we gaba n'iru we rue onye b͕ara ọgu arọ abua na iri, onye ọ bula nke nābakuru usu-ndi-agha, ije ozi n'ulo-ikwū nzute.

ỌNU-ỌGUGU 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gụọ ndị ikom niile gbarala iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị tozuru ije ozi nʼụlọ nzute.