Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌNU-ỌGUGU 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 4:2 IGBOB (Bible Nso)

Guta ọnu-ọgugu umu Kohat site n'etiti umu Livai, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di

ỌNU-ỌGUGU 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gụọ ọnụ chọpụta, ọnụọgụgụ ụmụ Kohat dị nʼebo Livayị dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.