ỌNU-ỌGUGU 4:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 4:19 IGBOB (Bible Nso)
ma menu ha nka, ka ha we di ndu, ghara inwu, mb͕e ha nābiaru ebe nsọ ahu kachasi ebe nsọ nile nso: Eron na umu-ya ndikom gābata, do ha, nwoke ọ bula n'òfùfè-ya na n'ibu- ya
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 4 IGBOBỌNU-ỌGUGU 4:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a ka unu ga-esi meso ha mmeso ime ka ha dịrị ndụ, ghara ịnwụ, mgbe ha bịara nso ihe ndị ahụ dịkarịsịrị nsọ, Erọn na ụmụ ya ga-esoro ha banye gosi onye ọ bụla nʼime ha ihe ha ga-ebu.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 4 BIU