ỌNU-ỌGUGU 35:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 35:6 IGBOB (Bible Nso)
Obodo nile nke unu gēnye ndi Livai, ha gābu obodo isi nke nb͕abà, nke unu gēnye ka ob͕u-madu we b͕alaga n'ebe ahu: unu genye kwa ọgu obodo abua na abua tiyere ha.
ỌNU-ỌGUGU 35:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Obodo isii nʼime obodo ndị ahụ unu na-enye ndị Livayị ga-abụ obodo mgbaba, ebe onye ọbụla gburu mmadụ na-amaghị ama nwere ike gbaga izere ndụ ya. Tinyere obodo ndị a unu ga-enyekwasị ha iri obodo anọ na abụọ ọzọ.