ỌNU-ỌGUGU 35:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 35:4 IGBOB (Bible Nso)
Ebe-ita-nri nke obodo nile, nke unu gēnye ndi Livai, gādi nnù cubit abua na ọgu iri site na mb͕idi obodo we gaba n'azu-ya buruburu.
ỌNU-ỌGUGU 35:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ala ebe ịta nri nke obodo niile nke unu ga-enye ndị Livayị ga-adị narị mita anọ na ọkara nʼogologo site na mgbidi obodo ga gburugburu mgbidi obodo ọbụla.