Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 35:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 35:28 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na nime obodo nb͕abà ya ka o gēbi rue mb͕e ọnwu onye-isi-nchu-àjà: ma mb͕e ọnwu onye-isi-nchu-àjà gasiri ob͕u-madu ahu gālaghachi n'ala ihe-onwunwe-ya.

ỌNU-ỌGUGU 35:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ahụ e boro ebubo na o gburu mmadụ aghaghị ịnọ nʼime obodo mgbaba ahụ tutu ruo mgbe onyeisi nchụaja nwụrụ. Ọ bụ naanị mgbe onyeisi nchụaja nwụchara, ka ha nwere ike ịlaghachi nʼụlọ ya, nʼihe nketa ya.