ỌNU-ỌGUGU 35:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 35:1 IGBOB (Bible Nso)
Jehova we gwa Moses okwu n'ala ihe nādighi nke Moab n'akuku Jọdan na nso Jeriko, si
ỌNU-ỌGUGU 35:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, mgbe ndị Izrel ka nọ nʼakụkụ osimiri Jọdan nʼobosara ala Moab, na ncherita ihu Jeriko, ka ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu sị ya