Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 32:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 32:7 IGBOB (Bible Nso)

Ọ̀ bu kwa n'ihi gini ka unu nēme ka obi umu Israel ju igabiga ba n'ala ahu Jehova nyeworo ha?

ỌNU-ỌGUGU 32:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ nʼihi gịnị ka unu ji eme ka ndị Izrel daa mba ghara ịgafe banye nʼala ahụ ONYENWE ANYị nyerela ha?