ỌNU-ỌGUGU 32:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 32:6 IGBOB (Bible Nso)
Moses we si umu Gad na umu Reuben, Umu-nne-unu, hà gābà n'agha ahu, unu onwe-unu ewe nọdu n'ebe a?
ỌNU-ỌGUGU 32:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis jụrụ ndị Gad na Ruben ajụjụ sị, “Unu na-ekwu na unu chọrọ ịnọ nʼebe a mgbe ụmụnna unu ndị ikom niile ga-agafe osimiri Jọdan ịlụ agha niile ahụ dị na-eche ha?