Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌNU-ỌGUGU 32:23 - Compare All Versions

ỌNU-ỌGUGU 32:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ bụrụkwanụ na unu ajụ ime dịka unu kwuru, mgbe ahụ, ọ bụ ONYENWE ANYị ka unu na-emehie megide. Matakwanụ na unu ga-emesịa nata ụgwọ ọrụ mmehie unu.

ỌNU-ỌGUGU 32:23 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na unu emeghi otú a, le, unu emehiewo megide Jehova: mara-kwa-nu nmehie-unu, na ọ gāchọputa unu.