Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 31:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 31:7 IGBOB (Bible Nso)

Ha we buso Midian agha, dika Jehova nyere Moses iwu; ha we b͕ue nwoke nile ọ bula.

ỌNU-ỌGUGU 31:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha busoro ndị Midia agha dịka ONYENWE ANYị nyere Mosis nʼiwu. Ha gburu onye ọbụla bụ nwoke.