ỌNU-ỌGUGU 31:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 31:4 IGBOB (Bible Nso)
Nnù ndikom abua na ọgu iri n'ebo n'ebo, n'ebo nile nke Israel, ka unu gēzigara usu-ndi-gha ahu.
ỌNU-ỌGUGU 31:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Sinụ nʼebo ọbụla dị nʼIzrel gụpụta puku ndị ikom puku ndị ikom.”