Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 31:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 31:3 IGBOB (Bible Nso)

Moses we gwa ndi Israel okwu, si, Sinu n'etiti onwe-unu jikere n'onwe-unu ndikom isoro usu-ndi-agha, ka ha we megide Midian, ibọkwasi Midian ọ́bọ̀ Jehova.

ỌNU-ỌGUGU 31:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, Mosis gwara ndị Izrel okwu sị, “Kwadoonụ ndị ikom unu ibuso ndị Midia agha, maka ịbọtara ONYENWE ANYị ọbọ.