ỌNU-ỌGUGU 31:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 31:2 IGBOB (Bible Nso)
Bọrọ umu Israel ọ́bọ̀ n'aru ndi Mdian: emesia agāchikọta gi na umu-nna-gi n'ala-mọ.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 31 IGBOBỌNU-ỌGUGU 31:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Taa ndị Midia ahụhụ, ka i si otu a bọọrọ ndị Izrel ọbọ ihe ọjọọ ndị Midia mere ha. Mgbe i mesịrị nke a, ị ga-anwụ.”
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 31 BIU