Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 30:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 30:6 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na nwoke alua ya na nwunye ma-ọli, mb͕e nkwa-ya nile dikwasi ya, ma-ọbu okwu efu ahu nke eb͕ub͕ere-ọnu-ya, nke o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u

ỌNU-ỌGUGU 30:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ bụrụ na o mesịa lụọ dị, mgbe ọ ṅụsịrị iyi, maọbụ kwee nkwa nzuzu o kwesiri imezu