Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 30:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 30:4 IGBOB (Bible Nso)

nna-ya we nu nkwa-ya, na isọ-nsọ-ya o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u, ma nna-ya b͕ara ya nkiti: nkwa-ya nile gēguzosi kwa ike, isọ-nsọ ọ bula nke o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u gēguzosi kwa ike.

ỌNU-ỌGUGU 30:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ọ bụrụ na nna ya anụ mgbe ọ na-ekwe nkwa maọbụ ṅụọ iyi ime ihe ahụ, ma gba ya nkịtị, onye dị otu a aghaghị imezu nkwa niile ndị ahụ o kwere.