ỌNU-ỌGUGU 30:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 30:3 IGBOB (Bible Nso)
Nwayi kwa, mb͕e ọ gēkwe Jehova nkwa, were kwa isọ-nsọ ke onwe-ya ab͕u, n'ulo nna-ya, mb͕e ọ di na nwata
ỌNU-ỌGUGU 30:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ bụrụ na nwaagbọghọ nọ nʼụlọ nna ya ekwe ONYENWE ANYị nkwa maọbụ ṅụọ iyi ime ihe ọbụla