Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 3:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 3:9 IGBOB (Bible Nso)

I gēwere kwa ndi Livai nye Eron, nye kwa umu-ya ndikom: ndi enyesiworo aha ha nile site n'etiti umu Israel ka ha bu.

ỌNU-ỌGUGU 3:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Were ndị Livayị nyefee Erọn na ụmụ ya ndị ikom nʼaka. Ọ bụ ha ka a ga-esi nʼetiti ụmụ Izrel nyefee ha nʼaka kpamkpam.