ỌNU-ỌGUGU 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 3:7 IGBOB (Bible Nso)
Ha gēdebe kwa ihe-ndebe-ya na ihe-ndebe nke nzukọ Israel nile n'iru ulo-ikwū nzute, ifè òfùfè nke ebe-obibim.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 3 IGBOBỌNU-ỌGUGU 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ga-ejere ya na nzukọ Izrel niile ozi nʼụlọ nzute ahụ site na ịrụ ọrụ metụtara ebe obibi ahụ.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 3 BIU