ỌNU-ỌGUGU 3:46 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 3:46 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi anāb͕aputa, bú ọgu madu iri-na-atọ na madu iri na atọ ahu sitere na ndi eburu uzọ mu nke umu Israel, ndi eji ka ndi Livai n'ọnu-ọgugu
ỌNU-ỌGUGU 3:46 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe a ga-eji gbara narị ụmụ ndị ikom Izrel abụọ na iri ndị ikom asaa, na atọ (273) ndị e buru ụzọ mụọ mapụtara nʼelu ọnụọgụgụ ndị Livayị