Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 3:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 3:40 IGBOB (Bible Nso)

Jehova we si Moses, Gukọta umu-ndikom nile eburu uzọ muru umu Israel, site n'onye ruru otù ọnwa we gaba n'iru, guta kwa ọnu-ọgugu aha-ha.

ỌNU-ỌGUGU 3:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị sịrị Mosis, “Gụọ ndị ikom Izrel niile e buru ụzọ mụọ, ndị dị site nʼotu ọnwa gbagoo. Chọpụta ọnụọgụgụ ha, dee aha ha niile nʼakwụkwọ.