ỌNU-ỌGUGU 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 3:4 IGBOB (Bible Nso)
Nedab na Abaihu we nwua n'iru Jehova, mb͕e ha wetara nso ọku ala ọzọ n'iru Jehova n'ọzara Sainai, ha enweghi kwa nwa; Eleeza na Itama we buru ndi-nchu-àjà n'iru Eron, bú nna-ha.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 3 IGBOBỌNU-ỌGUGU 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ONYENWE ANYị mere ka Nadab na Abihu nwụọ, nʼihu ya nʼime ọzara Saịnaị, mgbe ha ji ọkụ na-adịghị nsọ wetara ya onyinye. Ebe ọ bụ na ha amụtaghị ụmụ ndị ikom nke aka ha, ọ bụ naanị Elieza na Itama jere ozi dịka ndị nchụaja ogologo ụbọchị ndụ nna ha bụ Erọn.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 3 BIU