ỌNU-ỌGUGU 3:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 3:37 IGBOB (Bible Nso)
na ide nile nke ogige ahu buruburu, na ukwu nile ha, na ǹtú nile ha, na udọ̀ nile ha.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 3 IGBOBỌNU-ỌGUGU 3:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọrụ ndị ọzọ bụ ilekọta ogidi osisi niile dị gburugburu ogige ahụ ha na ụkwụ ha, ǹtu na ụdọ ha niile.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 3 BIU