Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 3:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 3:1 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndia bu osuso-ọmumu nile nke Eron na Moses n'ubọchi Jehova gwara Moses okwu n'ugwu Sainai.

ỌNU-ỌGUGU 3:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Erọn na Mosis nʼoge ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu nʼugwu Saịnaị.