Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌNU-ỌGUGU 29:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 29:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere Mosis gwara ụmụ Izrel ihe niile ONYENWE ANYị nyere ya nʼiwu ịgwa ha.

ỌNU-ỌGUGU 29:40 IGBOB (Bible Nso)

Moses we gwa umu Israel okwu dika ihe nile nke Jehova nyere Moses n'iwu si di.