Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 28:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 28:9 IGBOB (Bible Nso)

N'ubọchi-izu-ike kwa: umu-aturu abua nke b͕ara otú arọ, nke zuru oké, na uzọ abua n'uzọ iri nke otú ephah utu ọka flour ibu onyinye-inata-iru-oma, nke agwara manu, na àjà-ihe-ọṅuṅu-ya

ỌNU-ỌGUGU 28:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“ ‘Nʼụbọchị izuike, jiri ụmụ atụrụ abụọ gbara otu afọ, otu afọ, ndị na-enweghị ntụpọ, ha na aja ihe ọṅụṅụ na aja mkpụrụ ọka e ji lita ụtụ ọka anọ na ọkara a kwọziri akwọzi, nke a gwaziri mmanụ mee.