Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 28:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 28:7 IGBOB (Bible Nso)

Àjà-ihe-ọṅuṅu-ya kwa, otú uzọ n'uzọ anọ nke otù hin gādiri otù nwa-aturu ahu: n'ebe nsọm ka i gāwusiri Jehova àjà-ihe-ọṅuṅu nke ihe-ọṅuṅu nāba n'anya.

ỌNU-ỌGUGU 28:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mmanya ga-eso aja a ga-abụ otu lita mmanya gbara ụka nʼisi otu atụrụ ọbụla, ị ga-awụsa aja ihe ọṅụṅụ a nʼebe nsọ nye ONYENWE ANYị.