ỌNU-ỌGUGU 28:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 28:6 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bu àjà-nsure-ọku anēsure mb͕e dum, nke emere n'ugwu Sainai ka ọ buru ihe ísì utọ, bú àjà-ọku anāchuru Jehova.
ỌNU-ỌGUGU 28:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ aja nsure ọkụ ahụ ONYENWE ANYị nyere iwu ya nʼugwu Saịnaị na a ga na-achụrụ ya mgbe niile, dịka aja isisi ya dị ezi mma, aja nke a chụrụ site nʼọkụ nye ONYENWE ANYị.