Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 28:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 28:3 IGBOB (Bible Nso)

I gāsi kwa ha, Nka bu àjà-ọku nke unu gēweta nso Jehova; umu-aturu abua nke b͕ara otù arọ, nke zuru okè, kwa-ubọchi, ibu àjà-nsure-oku anēsure mb͕e dum.

ỌNU-ỌGUGU 28:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Sị ha, ‘Nke a bụ onyinye unu na-enye site nʼọkụ nke unu na-eche nʼihu ONYENWE ANYị: ụmụ atụrụ abụọ gbara otu afọ, nke na-enweghị ntụpọ, ka e jiri ha chụọ aja nsure ọkụ kwa ụbọchị niile.